1 Samuel 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọl wee mata na ọ bụ olu Devid wee sị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ olu gị bụ ihe a?”+ Devid wee zaa, sị: “Ọ bụ olu m, onyenwe m eze.” 2 Ndị Eze 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee ruo mgbe eze Izrel na-agafe n’elu mgbidi na otu nwaanyị tikuru ya, sị: “Biko, zọpụta m, onyenwe m eze!”+ 1 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọpụrụnụ ụdị mmadụ niile,+ hụnụ òtù ụmụnna dum n’anya,+ tụọnụ egwu Chineke,+ sọpụrụnụ eze unu.+
17 Sọl wee mata na ọ bụ olu Devid wee sị: “Devid nwa m, ọ̀ bụ olu gị bụ ihe a?”+ Devid wee zaa, sị: “Ọ bụ olu m, onyenwe m eze.”
26 O wee ruo mgbe eze Izrel na-agafe n’elu mgbidi na otu nwaanyị tikuru ya, sị: “Biko, zọpụta m, onyenwe m eze!”+