2 Ndị Eze 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ n’afọ nke iri na otu nke ọchịchị Jehoram+ nwa Ehab ka Ehazaya+ ghọrọ eze Juda.) 2 Ihe E Mere 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị bi na Jeruselem wee mee Ehazaya+ bụ́ ọdụdụ nwa ya eze n’ọnọdụ ya, (n’ihi na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ha na ndị Arab+ so bịa n’ebe ha mara ụlọikwuu gburu ndị niile tọrọ ya,)+ Ehazaya nwa Jehoram wee malite ịchị dị ka eze Juda.
22 Ndị bi na Jeruselem wee mee Ehazaya+ bụ́ ọdụdụ nwa ya eze n’ọnọdụ ya, (n’ihi na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ha na ndị Arab+ so bịa n’ebe ha mara ụlọikwuu gburu ndị niile tọrọ ya,)+ Ehazaya nwa Jehoram wee malite ịchị dị ka eze Juda.