2 Ndị Eze 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, Jehoram sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Ehazaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 2 Ihe E Mere 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị,+ ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị.+
24 N’ikpeazụ, Jehoram sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Ehazaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
2 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị,+ ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị.+