31 N’ikpeazụ, Rehoboam sooro nna nna ya hà dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Aha nne ya bụ Neama, nwaanyị Amọn.+ Abaịjam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
19 O wee ruo n’ụbọchị ndị sochirinụ, ya bụ, mgbe afọ abụọ zuru ezu gwụchara, na eriri afọ ya+ wụpụtara mgbe ọ na-arịa ọrịa ahụ, o wee nwụọ n’ọrịa ọjọọ ya; ndị ya esureghị ihe nsure ọkụ maka ya dị ka e sureere+ nna nna ya hà.