24 N’ikpeazụ, Esa sooro nna nna ya hà+ dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid nna nna ya,+ Jehọshafat+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
50 N’ikpeazụ, Jehọshafat sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid+ bụ́ nna nna ya; Jehoram+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.