2 Ndị Eze 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, Jehoram sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Ehazaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 1 Ihe E Mere 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehọshafat amụọ Jehoram,+ Jehoram amụọ Ehazaya,+ Ehazaya amụọ Jehoash,+
24 N’ikpeazụ, Jehoram sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Ehazaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.