10 n’ihi nke ahụ, lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị ụlọ Jeroboam, m ga-ebipụkwa onye ọ bụla bụ́ nwoke+ nke si n’ahụ́ Jeroboam, onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe n’Izrel;+ n’ezie, m ga-ekpochapụ ụlọ Jeroboam,+ dị nnọọ ka mmadụ si ekpopụ nsị ruo mgbe e kpopụchara ya.+