Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe. 1 Ndị Eze 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị gị;+ m ga-ebibikwa gị+ ma bipụ onye ọ bụla bụ́ nwoke+ nke si n’ahụ́ Ehab na onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe n’Izrel.
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe.
21 lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị gị;+ m ga-ebibikwa gị+ ma bipụ onye ọ bụla bụ́ nwoke+ nke si n’ahụ́ Ehab na onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe n’Izrel.