1 Ndị Eze 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze Izrel wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Ùnu maara n’ezie na ọ bụ anyị nwe Remọt-gilied?+ Ma o nweghị ihe anyị na-eme ịnapụta ya n’aka eze Siria.” 2 Ndị Eze 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi ya, o sooro Jehoram nwa Ehab gaa buso Hazel+ eze Siria agha na Remọt-gilied,+ ma ndị Siria gbaturu+ Jehoram.
3 Eze Izrel wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Ùnu maara n’ezie na ọ bụ anyị nwe Remọt-gilied?+ Ma o nweghị ihe anyị na-eme ịnapụta ya n’aka eze Siria.”
28 N’ihi ya, o sooro Jehoram nwa Ehab gaa buso Hazel+ eze Siria agha na Remọt-gilied,+ ma ndị Siria gbaturu+ Jehoram.