2 Ndị Eze 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, Jehoram+ bụ́ eze laghachiri Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ndị Siria merụrụ ya mgbe o busoro Hazel eze Siria agha.+ Jihu wee sị: “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi unu ekwe,+ unu ekwela ka onye ọ bụla gbapụ n’obodo a ịga Jezril kọọ ihe merenụ.” 2 Ihe E Mere 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụkwa ndụmọdụ ha ka ọ gbasoro,+ wee soro Jehoram+ nwa Ehab eze Izrel gaa buso Hazel+ eze Siria agha na Remọt-gilied,+ bụ́ ebe ndị ọgba ụta nọ gbaa Jehoram akụ́.+
15 E mesịa, Jehoram+ bụ́ eze laghachiri Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ndị Siria merụrụ ya mgbe o busoro Hazel eze Siria agha.+ Jihu wee sị: “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi unu ekwe,+ unu ekwela ka onye ọ bụla gbapụ n’obodo a ịga Jezril kọọ ihe merenụ.”
5 Ọ bụkwa ndụmọdụ ha ka ọ gbasoro,+ wee soro Jehoram+ nwa Ehab eze Izrel gaa buso Hazel+ eze Siria agha na Remọt-gilied,+ bụ́ ebe ndị ọgba ụta nọ gbaa Jehoram akụ́.+