Joshụa 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ókè nke ala ha wee ruo Jezril+ na Kesọlọt na Shunem,+ 1 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na e nwere otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril, nke dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria.
21 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na e nwere otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril, nke dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria.