2 Ihe E Mere 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ e merụrụ ya na Rema+ mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Azaraya+ nwa Jehoram+ eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram+ nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.+
6 O wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ e merụrụ ya na Rema+ mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Azaraya+ nwa Jehoram+ eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram+ nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.+