2 Ndị Eze 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jihu wee gbara ụgbọ ịnyịnya ya gawa Jezril; n’ihi na Jehoram dina n’ebe ahụ, Ehazaya+ bụ́ eze Juda agawokwa ebe ahụ ịhụ Jehoram. 2 Ihe E Mere 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị bi na Jeruselem wee mee Ehazaya+ bụ́ ọdụdụ nwa ya eze n’ọnọdụ ya, (n’ihi na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ha na ndị Arab+ so bịa n’ebe ha mara ụlọikwuu gburu ndị niile tọrọ ya,)+ Ehazaya nwa Jehoram wee malite ịchị dị ka eze Juda.
16 Jihu wee gbara ụgbọ ịnyịnya ya gawa Jezril; n’ihi na Jehoram dina n’ebe ahụ, Ehazaya+ bụ́ eze Juda agawokwa ebe ahụ ịhụ Jehoram.
22 Ndị bi na Jeruselem wee mee Ehazaya+ bụ́ ọdụdụ nwa ya eze n’ọnọdụ ya, (n’ihi na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ha na ndị Arab+ so bịa n’ebe ha mara ụlọikwuu gburu ndị niile tọrọ ya,)+ Ehazaya nwa Jehoram wee malite ịchị dị ka eze Juda.