2 Ndị Eze 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehoram+ bụ́ eze wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ ndị Siria merụrụ ya n’ime Rema mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Ehazaya+ nwa Jehoram eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.
29 Jehoram+ bụ́ eze wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ ndị Siria merụrụ ya n’ime Rema mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Ehazaya+ nwa Jehoram eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.