Joshụa 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ókè nke ala ha wee ruo Jezril+ na Kesọlọt na Shunem,+ 1 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na e nwere otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril, nke dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria. 2 Ihe E Mere 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ e merụrụ ya na Rema+ mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Azaraya+ nwa Jehoram+ eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram+ nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.+
21 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na e nwere otu ubi vaịn bụ́ nke Nebọt onye Jezril, nke dị na Jezril,+ n’akụkụ obí Ehab eze Sameria.
6 O wee lọta Jezril+ ka a gwọọ ya ahụ́ ahụ e merụrụ ya na Rema+ mgbe o busoro Hazel eze Siria agha. Ma Azaraya+ nwa Jehoram+ eze Juda gbadara Jezril ịga hụ Jehoram+ nwa Ehab, n’ihi na ọ na-arịa ọrịa.+