1 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria. 2 Ndị Eze 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo echi ya na ọ chịịrị ákwà ihe ndina, sụnye ya na mmiri ma were ya sachie ya ihu,+ o wee nwụọ.+ Hazel+ wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 2 Ndị Eze 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’oge ahụ, Jehova malitere ibipụ Izrel nke nta nke nta; Hazel+ wee na-egbu ha n’ókèala Izrel dum,
15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria.
15 O wee ruo echi ya na ọ chịịrị ákwà ihe ndina, sụnye ya na mmiri ma were ya sachie ya ihu,+ o wee nwụọ.+ Hazel+ wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.