Aịzaya 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova gwara m: “Gaa, debe onye nche ka ọ na-akọ ihe ọ na-ahụ.”+ Aịzaya 62:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+ Ezikiel 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, gwa ụmụ ndị gị okwu,+ sị ha,“‘Ọ bụrụ na mụ emee ka mma agha bịakwasị ala ọ bụla,+ ọ bụrụkwa na ndị ala ahụ, ha niile, akpọrọ otu nwoke mee ya onye nche ha,+
6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+
2 “Nwa nke mmadụ, gwa ụmụ ndị gị okwu,+ sị ha,“‘Ọ bụrụ na mụ emee ka mma agha bịakwasị ala ọ bụla,+ ọ bụrụkwa na ndị ala ahụ, ha niile, akpọrọ otu nwoke mee ya onye nche ha,+