Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 9:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Onye nche+ guzokwa n’ụlọ nche+ dị na Jezril,+ o wee hụ ìgwè ndị ikom na-awụ ọsọ, bụ́ ndị so Jihu na-abịa, o wee sị ozugbo: “Ana m ahụ ìgwè ndị ikom na-awụ ọsọ.” Jehoram wee sị: “Kpọọ onye agha na-agba ịnyịnya, ziga ya ka ọ gaa zute ha, ka ọ jụọkwa ha, ‘Udo ọ̀ dịkwa?’”+

  • Aịzaya 62:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+

      “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+

  • Jeremaya 51:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Gwunyenụ ihe mgbaàmà megide mgbidi Babịlọn.+ Chesienụ nche ike.+ Debenụ ndị nche. Meenụ ka e nwee ndị gara zoo.+ N’ihi na Jehova echepụtawo ya, ọ ga-emekwa ihe o kwuru ọ ga-eme ndị bi na Babịlọn.”+

  • Ezikiel 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m, ị ga-adọkwa ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+

  • Ezikiel 33:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 o wee hụ mma agha ahụ ka ọ na-abịakwasị ala ahụ wee fụọ opi, dọọkwa ndị mmadụ aka ná ntị,+

  • Habakọk 2:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 N’ebe m na-anọ eche nche ka m ga na-eguzo,+ m ga na-anọkwa n’elu mgbidi siri ike; m ga-anọ na nche+ ka m hụ ihe ọ ga-esi n’ọnụ m kwuo+ nakwa ihe m ga-aza mgbe ọ dọrọ m aka ná ntị.+

  • Matiu 24:45
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 45 “Ònye n’ezie bụ ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye nwekwara uche, nke nna ya ukwu mere onye na-elekọta ezinụlọ ya, ka ọ na-enye ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya