20 O wee kpọrọ ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha+ na ndị ukwu na ndị na-achị ndị mmadụ na ndị ala ahụ niile, ha wee si n’ụlọ Jehova kpọdata eze.+ Ha wee si n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe mgbago bata n’ụlọ eze wee mee ka eze nọkwasị n’ocheeze+ nke alaeze ahụ.