2 Ndị Eze 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ kpọkwaara ndị isi nke ìgwè otu narị otu narị na ndị nche Keria+ na ndị ọgba ọsọ+ na ndị ala ahụ niile, ka ha wee si n’ụlọ Jehova kpọdata eze; ha wee si n’ụzọ ọnụ ụzọ ámá+ ndị ọgba ọsọ gbadata n’ụlọ eze; o wee nọkwasị n’oche ndị eze.+
19 Ọ kpọkwaara ndị isi nke ìgwè otu narị otu narị na ndị nche Keria+ na ndị ọgba ọsọ+ na ndị ala ahụ niile, ka ha wee si n’ụlọ Jehova kpọdata eze; ha wee si n’ụzọ ọnụ ụzọ ámá+ ndị ọgba ọsọ gbadata n’ụlọ eze; o wee nọkwasị n’oche ndị eze.+