Abụ Ọma 145:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova na-eme amara, na-emekwa ebere,+Ọ dịghị ewe iwe ọsọ ọsọ, obiọma* ya dịkwa ukwuu.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Chineke na Nna+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke obi ebere+ na Chineke nke nkasi obi+ niile bụrụ onye a gọziri agọzi, Ndị Efesọs 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Chineke, onye ebere ya dị ukwuu,+ n’ihi oké ịhụnanya ya nke o nwere n’ebe anyị nọ,+
3 Ka Chineke na Nna+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke obi ebere+ na Chineke nke nkasi obi+ niile bụrụ onye a gọziri agọzi,