10 N’ihi na a pụrụ iwepụ ugwu ukwu, ugwu nta pụkwara ịma jijiji,+ ma obiọma m agaghị esi n’ebe ị nọ pụọ,+ ọgbụgba ndụ m nke udo agaghịkwa ama jijiji,”+ ka Jehova, bụ́ Onye na-emere gị ebere,+ kwuru.
12 N’ihi na ọ dịghị ihe dị iche n’etiti onye Juu na onye Grik,+ n’ihi na e nwere otu Onyenwe mmadụ niile, onye na-enye ndị niile na-akpọku ya ihe n’ụba.+