Aịzaya 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Sị ya, ‘Lezie anya, echegbula onwe gị.+ Atụla egwu, ka obi gharakwa ịlọ gị mmiri+ n’ihi mkpirisi nkụ abụọ a refọrọ erefọ, bụ́ ndị na-akwụ anwụrụ, n’ihi iwe dị ọkụ nke Rizin na Siria na nwa Remalaya+ na-ewe, Aịzaya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Isi Ifrem bụ Sameria,+ onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na unu enweghị okwukwe, unu agaghị adịte ndụ aka.”’”+
4 Sị ya, ‘Lezie anya, echegbula onwe gị.+ Atụla egwu, ka obi gharakwa ịlọ gị mmiri+ n’ihi mkpirisi nkụ abụọ a refọrọ erefọ, bụ́ ndị na-akwụ anwụrụ, n’ihi iwe dị ọkụ nke Rizin na Siria na nwa Remalaya+ na-ewe,
9 Isi Ifrem bụ Sameria,+ onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na unu enweghị okwukwe, unu agaghị adịte ndụ aka.”’”+