9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na nwoke na-aga ịjụta Chineke ase, ọ gaara ekwu, sị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa, ihe a na-akpọ ya n’oge ochie bụ onye ọhụụ.)
29 Ma ihe ndị metụtara Devid bụ́ eze, ma ndị mbụ ma ndị ikpeazụ, e dere ha n’okwu Samuel onye ọhụ ụzọ+ nakwa n’okwu Netan+ onye amụma nakwa n’okwu Gad+ onye ọhụụ,