Jeremaya 49:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Idọm: “Ọ̀ bụ na amamihe adịkwaghị+ na Timan?+ Ndụmọdụ ọ̀ kọwo ụkọ n’ọnụ ndị nwere nghọta? Amamihe ha ò rewo ure?+ Emọs 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-emekwa ka ọkụ gbaa Timan,+ ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile nke Bọzra.’+ Obedaya 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụjọ+ ga-ejidekwa ndị dike gị, gị Timan,+ n’ihi na a ga-ebipụ+ onye nke ọ bụla n’ógbè Isọ bụ́ ugwu ugwu, site n’igbu ya egbu.+
7 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Idọm: “Ọ̀ bụ na amamihe adịkwaghị+ na Timan?+ Ndụmọdụ ọ̀ kọwo ụkọ n’ọnụ ndị nwere nghọta? Amamihe ha ò rewo ure?+
9 Ụjọ+ ga-ejidekwa ndị dike gị, gị Timan,+ n’ihi na a ga-ebipụ+ onye nke ọ bụla n’ógbè Isọ bụ́ ugwu ugwu, site n’igbu ya egbu.+