Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Abụ Ọma 102:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị tọrọ ntọala ụwa ogologo oge gara aga,+Eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.+ Aịzaya 44:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ na Onye kpụrụ gị n’afọ, kwuru: “Mụ onwe m, bụ́ Jehova, na-eme ihe niile. Ọ bụ naanị m setịrị eluigwe,+ gbasaakwa ụwa.+ Ònye ka mụ na ya nọ?
24 Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ na Onye kpụrụ gị n’afọ, kwuru: “Mụ onwe m, bụ́ Jehova, na-eme ihe niile. Ọ bụ naanị m setịrị eluigwe,+ gbasaakwa ụwa.+ Ònye ka mụ na ya nọ?