Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 26:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Ọ na-esetị ebe ugwu n’elu ebe tọgbọrọ chakoo,+

      Ọ dịghịkwa ihe o kokwasịrị ụwa na ya;

  • Abụ Ọma 104:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 I jikwa ìhè kpuchie onwe gị dị ka ákwà,+

      I setịkwara eluigwe dị ka ákwà ụlọikwuu,+

  • Aịzaya 40:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ọ dị Onye bi n’ebe dị elu karịa ụwa nke dị gburugburu,+ nke ndị bi n’ime ya dị ka ụkpara, Onye setịrị eluigwe dị ka ákwà dị fere fere, onye gbasara ya dị ka ụlọikwuu a ga-ebi ebi,+

  • Aịzaya 45:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ọ bụ m kere ụwa,+ keekwa ọbụna mmadụ n’elu ya.+ Ọ bụ aka m setịrị eluigwe,+ enyewokwa m ìgwè ihe niile dị n’ime ya iwu.”+

  • Aịzaya 51:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ònyekwa ka ị bụ nke mere ị ga-eji chefuo Jehova bụ́ Onye kere gị,+ Onye setịrị eluigwe,+ Onye tọkwara ntọala ụwa,+ i wee na-atụ ụjọ mgbe niile, ogologo ụbọchị dum, n’ihi ọnụma nke onye na-anọchibido gị,+ dị ka à ga-asị na ọ dị njikere ibibi gị?+ Olee ebe ọnụma nke onye na-anọchibido gị dị?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya