2 Samuel 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ndị eze niile,+ ndị na-ejere Hadadiza ozi, hụrụ na Izrel emeriwo ha,+ ngwa ngwa ha mere ka ha na Izrel dị n’udo, ha wee malite ijere ha ozi;+ egwu wee jide ndị Siria ịnwa ịzọpụta ụmụ Amọn ọzọ.+
19 Mgbe ndị eze niile,+ ndị na-ejere Hadadiza ozi, hụrụ na Izrel emeriwo ha,+ ngwa ngwa ha mere ka ha na Izrel dị n’udo, ha wee malite ijere ha ozi;+ egwu wee jide ndị Siria ịnwa ịzọpụta ụmụ Amọn ọzọ.+