1 Ihe E Mere 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ndị na-ejere Hadadiza ozi hụrụ na Izrel emeriwo ha,+ ngwa ngwa ha mere ka ha na Devid dị n’udo wee malite ijere ya ozi;+ Siria achọghịkwa ịnwa ọzọ ịzọpụta ụmụ Amọn.+
19 Mgbe ndị na-ejere Hadadiza ozi hụrụ na Izrel emeriwo ha,+ ngwa ngwa ha mere ka ha na Devid dị n’udo wee malite ijere ya ozi;+ Siria achọghịkwa ịnwa ọzọ ịzọpụta ụmụ Amọn.+