2 Samuel 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo mgbe nke a gasịrị na agha daara ha na ndị Filistia ọzọ na Gọb. Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha+ gburu Saf, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
18 O wee ruo mgbe nke a gasịrị na agha daara ha na ndị Filistia ọzọ na Gọb. Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha+ gburu Saf, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+