1 Ihe E Mere 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Sibekaị+ onye si n’agbụrụ Husha, Aịlaị onye si n’agbụrụ Ahohaị,+ 1 Ihe E Mere 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo mgbe nke a gasịrị na agha daara ha na ndị Filistia+ n’ime Giza.+ Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha gburu Sipaị, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim,+ e wee merie ha. 1 Ihe E Mere 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nke asatọ, nke nwe ọnwa nke asatọ, bụ Sibekaị+ onye Husha nke si n’agbụrụ Zira,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
4 O wee ruo mgbe nke a gasịrị na agha daara ha na ndị Filistia+ n’ime Giza.+ Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha gburu Sipaị, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim,+ e wee merie ha.
11 Onye nke asatọ, nke nwe ọnwa nke asatọ, bụ Sibekaị+ onye Husha nke si n’agbụrụ Zira,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.