2 Samuel 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo mgbe nke a gasịrị na agha daara ha na ndị Filistia ọzọ na Gọb. Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha+ gburu Saf, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+ 1 Ihe E Mere 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nke asatọ, nke nwe ọnwa nke asatọ, bụ Sibekaị+ onye Husha nke si n’agbụrụ Zira,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
18 O wee ruo mgbe nke a gasịrị na agha daara ha na ndị Filistia ọzọ na Gọb. Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha+ gburu Saf, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
11 Onye nke asatọ, nke nwe ọnwa nke asatọ, bụ Sibekaị+ onye Husha nke si n’agbụrụ Zira,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.