Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+ Diuterọnọmi 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 (Ndị Imim+ bi na ya n’oge gboo. Ha dị ike ma dị ọtụtụ, tookwa ogologo dị ka ụmụ Enak.+ Diuterọnọmi 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ naanị Ọg eze Beshan fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ.+ Lee! E ji ígwè rụọ ihe o ji ebu ozu. Ọ́ bụghị na Raba+ nke ụmụ Amọn ka ọ dị? Ọ dị kubit itoolu n’ogologo, dịrịkwa kubit anọ n’obosara, ma e jiri kubit nkịtị tụọ ya.
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+
11 N’ihi na ọ bụ naanị Ọg eze Beshan fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ.+ Lee! E ji ígwè rụọ ihe o ji ebu ozu. Ọ́ bụghị na Raba+ nke ụmụ Amọn ka ọ dị? Ọ dị kubit itoolu n’ogologo, dịrịkwa kubit anọ n’obosara, ma e jiri kubit nkịtị tụọ ya.