2 Samuel 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Agha wee daa ọzọ na Gat,+ mgbe e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa, nke nwere mkpịsị aka isii n’aka ya nke ọ bụla, nweekwa mkpịsị ụkwụ isii n’ụkwụ ya nke ọ bụla, iri abụọ na anọ ka ha niile dị; ya onwe ya kwa bụ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
20 Agha wee daa ọzọ na Gat,+ mgbe e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa, nke nwere mkpịsị aka isii n’aka ya nke ọ bụla, nweekwa mkpịsị ụkwụ isii n’ụkwụ ya nke ọ bụla, iri abụọ na anọ ka ha niile dị; ya onwe ya kwa bụ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+