1 Ihe E Mere 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Agha wee daa ọzọ na Gat,+ mgbe e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa+ bụ́ onye mkpịsị aka ya na mkpịsị ụkwụ ya dị isii isii, ya bụ, iri abụọ na anọ;+ ya onwe ya kwa bụ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
6 Agha wee daa ọzọ na Gat,+ mgbe e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa+ bụ́ onye mkpịsị aka ya na mkpịsị ụkwụ ya dị isii isii, ya bụ, iri abụọ na anọ;+ ya onwe ya kwa bụ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+