Joshụa 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+ 1 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Izrel wee na-enwetaghachi obodo niile ndị Filistia naara ha malite n’Ekrọn ruo Gat, Izrel napụtakwara ókèala ha n’aka ndị Filistia. Udo wee dị n’etiti Izrel na ndị Amọraịt.+
22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+
14 Izrel wee na-enwetaghachi obodo niile ndị Filistia naara ha malite n’Ekrọn ruo Gat, Izrel napụtakwara ókèala ha n’aka ndị Filistia. Udo wee dị n’etiti Izrel na ndị Amọraịt.+