Ndị Ikpe 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+ 2 Samuel 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+
29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+
10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+