2 Samuel 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee gwa Joab+ onyeisi ndị agha bụ́ onye ya na ya nọ, sị: “Biko, gagharịa n’ebo niile nke Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ,+ m ga-amakwa ole ndị Izrel dị.”+
2 Eze wee gwa Joab+ onyeisi ndị agha bụ́ onye ya na ya nọ, sị: “Biko, gagharịa n’ebo niile nke Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ,+ m ga-amakwa ole ndị Izrel dị.”+