Nehemaya 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ndị isi ndị Livaị bụ Hashabaya, Sherebaya+ na Jeshụa nwa Kadmiel+ na ụmụnne ha bụ́ ndị ha na ha cherịtara ihu inye otuto na inye ekele dị ka Devid onye nke ezi Chineke nyere n’iwu,+ ìgwè ndị nche nọkwa n’akụkụ ìgwè ndị nche.
24 Ndị isi ndị Livaị bụ Hashabaya, Sherebaya+ na Jeshụa nwa Kadmiel+ na ụmụnne ha bụ́ ndị ha na ha cherịtara ihu inye otuto na inye ekele dị ka Devid onye nke ezi Chineke nyere n’iwu,+ ìgwè ndị nche nọkwa n’akụkụ ìgwè ndị nche.