Jenesis 46:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị a wee bụrụ ndị ikom Pirez: Ụmụ Hezrọn+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hezrọn; ụmụ Hemọl+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hemọl. Rut 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a bụ ndị si n’usoro ọmụmụ Pirez:+ Pirez mụrụ Hezrọn;+ Matiu 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda amụọ Pirez+ na Zira, bụ́ ndị Tema mụụrụ ya;Pirez amụọ Hezrọn;+Hezrọn amụọ Ram;+
12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+
21 Ndị a wee bụrụ ndị ikom Pirez: Ụmụ Hezrọn+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hezrọn; ụmụ Hemọl+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hemọl.