Joshụa 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Na Shefila+ e nwere Eshtaọl+ na Zora+ na Ashna, Joshụa 19:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ókè nke ihe nketa ha wee bụrụ Zora+ na Eshtaọl na Iye-shimesh, Ndị Ikpe 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+ Ndị Ikpe 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ikpeazụ, ụmụnne ya na ndị ezinụlọ nna ya dum gbadatara wee bulie ya, buru ya laa wee lie ya n’agbata Zora+ na Eshtaọl,+ n’ebe ili ozu nke Manoa+ nna ya. O kpere Izrel ikpe ruo afọ iri abụọ.+
25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+
31 N’ikpeazụ, ụmụnne ya na ndị ezinụlọ nna ya dum gbadatara wee bulie ya, buru ya laa wee lie ya n’agbata Zora+ na Eshtaọl,+ n’ebe ili ozu nke Manoa+ nna ya. O kpere Izrel ikpe ruo afọ iri abụọ.+