2 Ndị Eze 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Gị onwe gị anụwo ihe ndị eze Asiria mere ala niile site n’ibibi ha;+ ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta?+ 2 Ihe E Mere 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ Amọn na Moab wee buso ndị bi n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu+ agha wee bibie ha ma laa ha n’iyi; ozugbo ha lasịrị ndị bi na Sia n’iyi, ha gburịtara onwe ha.+
11 Lee! Gị onwe gị anụwo ihe ndị eze Asiria mere ala niile site n’ibibi ha;+ ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta?+
23 Ụmụ Amọn na Moab wee buso ndị bi n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu+ agha wee bibie ha ma laa ha n’iyi; ozugbo ha lasịrị ndị bi na Sia n’iyi, ha gburịtara onwe ha.+