2 Ndị Eze 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Asiria wee gbagote ibuso ala ahụ dum agha, gbagotekwa Sameria wee nọchibido+ ya ruo afọ atọ. 2 Ihe E Mere 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ onwe m na nna nna m hà mere ndị niile bi n’ala dị iche iche?+ Chi dị iche iche+ nke mba ndị dị n’ala ndị ahụ hà napụtaliri ala ha n’aka m? Aịzaya 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ọ́ bụghị nnọọ otú m ga-eme Sameria na chi ya na-abaghị uru+ ka m ga-eme ọbụna Jeruselem na arụsị ya niile?’+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ onwe m na nna nna m hà mere ndị niile bi n’ala dị iche iche?+ Chi dị iche iche+ nke mba ndị dị n’ala ndị ahụ hà napụtaliri ala ha n’aka m?
11 ọ́ bụghị nnọọ otú m ga-eme Sameria na chi ya na-abaghị uru+ ka m ga-eme ọbụna Jeruselem na arụsị ya niile?’+