2 Ndị Eze 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ò nwetụwo chi ọ bụla n’ime chi mba dị iche iche napụtara+ ala ya n’aka eze Asiria?+ 2 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha. Abụ Ọma 115:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị na-eme ha ga-adị nnọọ ka ha,+Ee, ndị niile tụkwasịrị ha obi.+ Aịzaya 44:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu atụla ụjọ, ya ejukwala unu anya.+ Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka unu nụ ya n’otu n’otu, kọọkwara ya unu malite mgbe ahụ?+ Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m?+ Ee e, ọ dịghị Oké Nkume dịnụ.+ Ọ dịghị otu mụ onwe m ma.’”
18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha.
8 Unu atụla ụjọ, ya ejukwala unu anya.+ Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka unu nụ ya n’otu n’otu, kọọkwara ya unu malite mgbe ahụ?+ Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m?+ Ee e, ọ dịghị Oké Nkume dịnụ.+ Ọ dịghị otu mụ onwe m ma.’”