Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 15:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+

  • 2 Ndị Eze 17:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Eze Asiria wee gbagote ibuso ala ahụ dum agha, gbagotekwa Sameria wee nọchibido+ ya ruo afọ atọ.

  • 2 Ndị Eze 19:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Lee! Gị onwe gị anụwo ihe ndị eze Asiria mere ala niile site n’ibibi ha;+ ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta?+

  • Aịzaya 10:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Dị nnọọ ka ọ̀ bụ akwụ́, aka m+ ga-eru n’ebe akụ̀+ nke ndị dị iche iche dị; dịkwa ka mgbe mmadụ na-achịrị àkwá a hapụrụ ahapụ, mụ onwe m ga-achịkọrọ ọbụna ụwa dum, ọ dịghị nke ga-efegharị nku ya, ọ dịghịkwa nke ga-emeghe ọnụ ya ma ọ bụ bee ubé.’”

  • Aịzaya 37:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha,+ ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya