2 Ihe E Mere 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Livaị+ wee bilie, ya bụ, Mehat nwa Amesaị na Joel nwa Azaraya, ndị si n’agbụrụ Kohat;+ na Kish nwa Abdaị na Azaraya nwa Jehalelel, ndị si n’agbụrụ Meraraị;+ na Joa nwa Zima na Iden nwa Joa, ndị si n’agbụrụ Geshọn;+
12 Ndị Livaị+ wee bilie, ya bụ, Mehat nwa Amesaị na Joel nwa Azaraya, ndị si n’agbụrụ Kohat;+ na Kish nwa Abdaị na Azaraya nwa Jehalelel, ndị si n’agbụrụ Meraraị;+ na Joa nwa Zima na Iden nwa Joa, ndị si n’agbụrụ Geshọn;+