1 Ihe E Mere 16:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ha na Himan+ na Jedutọn,+ ka ha na-afụ opi,+ na-etikwa ájà na ihe ndị e ji abụrụ ezi Chineke abụ; tinyere ụmụ+ Jedutọn bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá. Abụ Ọma 68:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị na-abụ abụ nọ n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara so ha n’azụ;+Ụmụ agbọghọ na-akụ obere ịgbà nọkwa n’agbata ha.+
42 ha na Himan+ na Jedutọn,+ ka ha na-afụ opi,+ na-etikwa ájà na ihe ndị e ji abụrụ ezi Chineke abụ; tinyere ụmụ+ Jedutọn bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá.
25 Ndị na-abụ abụ nọ n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara so ha n’azụ;+Ụmụ agbọghọ na-akụ obere ịgbà nọkwa n’agbata ha.+