Rut 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo n’oge ọ bụ ndị ikpe+ na-ekpe ikpe na ụnwụ+ dara n’ala Izrel, otu nwoke wee si na Betlehem+ nke dị na Juda gawa n’ala Moab+ ka ha biri dị ka ọbịa, ya na nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom abụọ.
1 O wee ruo n’oge ọ bụ ndị ikpe+ na-ekpe ikpe na ụnwụ+ dara n’ala Izrel, otu nwoke wee si na Betlehem+ nke dị na Juda gawa n’ala Moab+ ka ha biri dị ka ọbịa, ya na nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom abụọ.