Ndị Ikpe 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Akpịrị wee kpọwa ya nkụ, o wee malite ịkpọku Jehova, sị: “Ọ bụ gị nyere ohu gị nzọpụta a dị ukwuu,+ ugbu a, agụụ mmiri ọ̀ ga-agụgbu m, m̀ ga-adabakwa n’aka ndị a na-ebighị úgwù?”+ 2 Samuel 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu akọla akụkọ ya n’ime Gat;+Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,+Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.+
18 Akpịrị wee kpọwa ya nkụ, o wee malite ịkpọku Jehova, sị: “Ọ bụ gị nyere ohu gị nzọpụta a dị ukwuu,+ ugbu a, agụụ mmiri ọ̀ ga-agụgbu m, m̀ ga-adabakwa n’aka ndị a na-ebighị úgwù?”+
20 Unu akọla akụkọ ya n’ime Gat;+Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,+Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.+