Ndị Ikpe 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+ Ndị Ikpe 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+
21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+
23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+